Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Zekaraia 9:16 Bible Nso (IGBOB)

Jehova, bú Chineke-ha, gāzọputa kwa ha n'ubọchi ahu dika ìgwè ewu na aturu ahu, bú ndi-Ya: N'ihi na nkume di oké ọnu-ahia nke okpu-eze ka ha gābu, ndi eweliworo elu dika ọkọlọtọ n'elu ala-Ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Zekaraia 9

Echiche Zekaraia 9:16 na onodu