Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Zekaraia 9:15 Bible Nso (IGBOB)

Jehova nke usu nile nke ndi-agha gēb͕ochi ha; ha gēripia kwa, zọda nkume èbè nile; ha gāṅu kwa ihe-ọṅuṅu, me nkpọtu dika site na manya-vine: ha gējuputa kwa dika ọkwa-nwusa, dika nkuku nile nke ebe-ichu-àjà.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Zekaraia 9

Echiche Zekaraia 9:15 na onodu