Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Zekaraia 4:11-14 Bible Nso (IGBOB)

11. M'we za, si ya, Gini bu osisi olive abua ndia nke di n'aka-nri ebe-idọba-oriọna nka na n'aka-ekpe-ya?

12. M'we za nke ub͕ò abua, si ya, Gini bu ngalaba abua nke osisi olive ndia nke nēsi n'ihe ọla-edo abua eji ab͕apu manu b͕apu manu ọla-edo n'onwe-ha?

13. O we gwam okwu, si, I maghi ihe ndia bu? M'we si, É-è, onye-nwem.

14. Ọ si, Ndia bu umu-ndikom abua nke manu ọhu, ndi nēguzo n'akuku Onye-nwe uwa nka nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Zekaraia 4