Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Zekaraia 4:10 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na ònye ledaworo ubọchi ihe ntà anya? n'ihi na ha gāṅuri ọṅu, hu nkume eji atù mb͕idi n'aka Zerubabel, bú asa ndia, ndi bu anya Jehova; ndi ahu nējeghari n'uwa nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Zekaraia 4

Echiche Zekaraia 4:10 na onodu