Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Zekaraia 12:3 Bible Nso (IGBOB)

Ọ gēru kwa, n'ubọchi ahu, na M'gēme Jerusalem ka ọ ghọrọ ndi nile di iche iche nkume ebubo; ndi nile ndi ji ya ebo onwe-ha gākọwaputa onwe-ha ọnyá nke-uku; mba nile nke uwa gāchikọta kwa onwe-ha imegide ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Zekaraia 12

Echiche Zekaraia 12:3 na onodu