Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Zekaraia 12:4 Bible Nso (IGBOB)

N'ubọchi ahu, (ọ bu ihe si n'ọnu Jehova puta), M'gēji ibobo tib͕ue inyinya ọ bula, ji kwa ara-ọwiwi tib͕ue onye nānọkwasi ya: ọ bu kwa ulo Juda ka M'gāsaghe anyam abua lekwasi, ọ bu inyinya nile ọ bula nke ndi nile di iche iche ka M'gēji ikpu-ìsì tib͕ue.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Zekaraia 12

Echiche Zekaraia 12:4 na onodu