Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Zefanaia 1:10 Bible Nso (IGBOB)

Ọ gēru kwa, n'ubọchi ahu, (ọ bu ihe si n'ọnu Jehova puta), na olu iti-nkpu gēsi n'ọnu-uzọ-ama azù da, ya na ikwasi-ákwá-ike site n'obodo nke-abua, na oké ntiwa site n'ugwu ntà nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Zefanaia 1

Echiche Zefanaia 1:10 na onodu