14. O we dina ala n>ukwu-ala-ya rue ututu: o we bilie tutu madu g=amata ibe-ya. Boaz we si, Ka aghara imara na nwayi batara n>ebe-nzọcha-ọka.
15. _O si kwa, Chita /akw#a-nb͕okwasi-gi nke di n>aru gi, jide ya; o we jide ya: Boaz we t#ua ọt#ut#u ọka barley isi, bo ya: o we ba n>obodo.
16. O we biakute nne di-ya, nne di-ya we si, #Onye ka i bu, nwam? O we gosi ya ihe nile nke nwoke ahu mere ya.
17. O we si, _Ot#ut#u ọka barley isi ndia ka ọ nyerem; n>ihi na ọ siri, Ab͕ala aka bakuru nne di-gi.
18. _O si, Nọdu du, nwam, rue mb͕e i mara ka okwu a g=esi da: n>ihi na nwoke ahu agaghi-anọ j=u, ma ọ buru na O kwub#ighi okwu ahu ta.