Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Rut 3:13 Bible Nso (IGBOB)

Nọ ọnọdu abali a, o g=eru kwa n>ututu, na ọ buru na ọ b͕aputa gi, ọ di nma; ya b͕aputa: ma ọ buru na ọ tọghi ya utọ ib͕aputa gi, mu onwem g=ab͕aputa kwa gi, Jehova n=adi ndu: dina ala rue ututu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Rut 3

Echiche Rut 3:13 na onodu