Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Rut 3:12-18 Bible Nso (IGBOB)

12. Ma ub͕u a, ọ bu n=ọ ezie na onye-nb͕aputa ka m>bu: ọzọ kwa, onye-nb͕aputa di nke di nso karim.

13. Nọ ọnọdu abali a, o g=eru kwa n>ututu, na ọ buru na ọ b͕aputa gi, ọ di nma; ya b͕aputa: ma ọ buru na ọ tọghi ya utọ ib͕aputa gi, mu onwem g=ab͕aputa kwa gi, Jehova n=adi ndu: dina ala rue ututu.

14. O we dina ala n>ukwu-ala-ya rue ututu: o we bilie tutu madu g=amata ibe-ya. Boaz we si, Ka aghara imara na nwayi batara n>ebe-nzọcha-ọka.

15. _O si kwa, Chita /akw#a-nb͕okwasi-gi nke di n>aru gi, jide ya; o we jide ya: Boaz we t#ua ọt#ut#u ọka barley isi, bo ya: o we ba n>obodo.

16. O we biakute nne di-ya, nne di-ya we si, #Onye ka i bu, nwam? O we gosi ya ihe nile nke nwoke ahu mere ya.

17. O we si, _Ot#ut#u ọka barley isi ndia ka ọ nyerem; n>ihi na ọ siri, Ab͕ala aka bakuru nne di-gi.

18. _O si, Nọdu du, nwam, rue mb͕e i mara ka okwu a g=esi da: n>ihi na nwoke ahu agaghi-anọ j=u, ma ọ buru na O kwub#ighi okwu ahu ta.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Rut 3