Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Rut 2:13-23 Bible Nso (IGBOB)

13. _O si, Ka m>huta amara n>iru gi, onye-nwem; n>ihi na i kasiwom obi, na n>ihi na i gwawo nwayi n=ejere gi ozi okwu n=ab#a ya n>obi, ma mu onwem adighi ka ot#u nime ndinyom n=ejere gi ozi.

14. Boaz we si ya na mb͕e iri ihe, Biarue nso ebe a, rie ufọdu nime nri, su kwa iberibe achicha gi nime manya-vine b͕ara uka. O we nọdu n>akuku ndi n=eb#i ọka: Boaz we nye ya ọka a@nara n>ọku, ọ ta, afọ we ju ya, o we tafọ.

15. O we bilie ichikọta ọka, Boaz we nye umu-okorọbia-ya iwu, si, _Obun/a n>etiti #ukw#u-ọka ka ọ g=achikọta, ma unu emela ka ihere me ya:

16. _Ozọ kwa, n>ezie dọputaranu ya ufọdu nime #ukw#u-ọka, rapu ya, ka o we chikọta ya, unu aba-kwa-rala ya nba.

17. O we n=achikọta n>ubi ahu rue anyasi; o we ticha nke ọ chikọtara, ọ ra ka ot#u ephah ọka barley.

18. O bulie ya, ba n>obodo: nne di-ya we hu ihe ọ chikọtara: o weputa nye ya ihe o rifọrọ mb͕e afọ juru ya-ri.

19. Nne di-ya we si ya, #Ole ebe i chikọtaworo ọka ta? #_O bu kwa ole ebe i luru ọlu? ka onye n=amata gi buru onye agọziri agọzi. O we gosi nne di-ya onye ọ luru ọlu n>ubi-ya, si, Aha nwoke ahu onye m>luru ọlu n>ubi-ya ta bu Boaz.

20. Naomi we si nwunye nwa-ya, Onye agọziri agọzi diri Jehova, ka ọ bu, Onye n=arapughi ebere _O n=emere ndi di ndu na ndi nwuru anwu. Naomi we si ya, Onye-aru-ayi ka nwoke ahu bu, ot#u onye nime ndi-nb͕aputa-ayi ka ọ bu.

21. Rut, b/u nwayi Moab, we si, Ihe ọzọ ọ sirim bu, N>aru umu-okorọbia m>nwere ka i g=arapara, rue mb͕e ha b#isiri ọkam nile.

22. Naomi we si Rut, b/u nwunye nwa-ya, _O di nma, nwam, ka i soro umu-ab͕ọghọ-ya pua, ka ha ghara kwa izute gi n>ubi ọzọ.

23. O we rapara n>aru umu-ab͕ọghọ Boaz ichikọta rue ọgwugwu ob#ib#i ọka barley na ob#ib#i ọka wheat; ọ we biri n>ulo nne di-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Rut 2