Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Rut 2:19 Bible Nso (IGBOB)

Nne di-ya we si ya, #Ole ebe i chikọtaworo ọka ta? #_O bu kwa ole ebe i luru ọlu? ka onye n=amata gi buru onye agọziri agọzi. O we gosi nne di-ya onye ọ luru ọlu n>ubi-ya, si, Aha nwoke ahu onye m>luru ọlu n>ubi-ya ta bu Boaz.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Rut 2

Echiche Rut 2:19 na onodu