Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọpupu 7:20 Bible Nso (IGBOB)

Moses na Eron we me otú a, dika Jehova nyere iwu; ọ we welie nkpa-n'aka ahu tie miri nke di n'osimiri Nail, n'anya Fero, na n'anya ndi-orù-ya; miri nile nke di n'osimiri Nail we b͕anwe ghọ ọbara.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 7

Echiche Ọpupu 7:20 na onodu