Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọpupu 7:19 Bible Nso (IGBOB)

Jehova we si Moses, Si Eron, Were nkpa-n'aka-gi setipu aka-gi n'elu miri nile nke Ijipt, n'elu osimiri nile ha, na n'elu osimiri Nail nile ha, na n'elu ọdọ-miri nile ha, na n'elu ebe-nchikọta-miri-ha nile, ka ha we ghọ ọbara; ọbara gādi kwa n'ala Ijipt nile, ma n'ihe nke osisi ma n'ihe nke nkume.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 7

Echiche Ọpupu 7:19 na onodu