Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọpupu 34:28 Bible Nso (IGBOB)

Ọ we nọ n'ebe ahu, ya na Jehova, ọgu ubọchi abua ehihie na abali; ọ dighi nri o riri, ọ dighi kwa miri ọ ṅuru. Ọ we de n'elu mbadamba nkume abua ahu okwu nile nke ọb͕ub͕a-ndu ahu, bú okwu iri ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 34

Echiche Ọpupu 34:28 na onodu