Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọpupu 30:13 Bible Nso (IGBOB)

Ihe a ka ha gēnye, onye ọ bula nke nāgabiga n'ebe ndi agukọtaworo nọ, nkera shekel dika shekel nke ebe nsọ ahu si di: (shekel bu orú gerah:) nkera shekel ahu bu àjà-nbuli anēbuliri Jehova.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 30

Echiche Ọpupu 30:13 na onodu