Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọpupu 30:12 Bible Nso (IGBOB)

Mb͕e i nāguta ọnu-ọgugu umu Israel, dika ndi anāgukọta agukọta n'etiti ha si di, ha nile n'otù n'otù gēnye kwa Jehova ihe-nb͕aputa bayere nkpuru-obi-ha, mb͕e i nāgukọta ha; ka ihe-otiti we ghara idi n'etiti ha mb͕e i nāgukọta ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 30

Echiche Ọpupu 30:12 na onodu