Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọpupu 29:28 Bible Nso (IGBOB)

ọ gābu kwa ihe Eron na umu-ya ndikom gēnwe dika ukpuru mb͕e ebighi-ebi sitere n'aka umu Israel: n'ihi na àjà-nbuli ka ọ bu: àjà-nbuli ka ọ gābu kwa sitere n'aka umu Israel, site n'ihe àjà nile nke àjà-udo-ha, bú àjà-nbuli-ha anēbuliri Jehova.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 29

Echiche Ọpupu 29:28 na onodu