Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọpupu 29:27 Bible Nso (IGBOB)

I gēdo kwa okpukpu-obi nke àjà-ofufé nsọ, ya na utaku-ukwu nke àjà-nbuli, nke anēfé, na nke anēbuli, site n'ebulu nke nmeju-aka ahu, bú site na nke diri Eron, site kwa na nke diri umu-ya ndikom:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 29

Echiche Ọpupu 29:27 na onodu