Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọpupu 29:22 Bible Nso (IGBOB)

I gēsi kwa n'ebulu ahu were abuba-ya, na akuku ọdudu-ya nwere abuba, na abuba nke nēkpuchi ihe-ime-ya, na mba-imeju nke imeju, na akọrọ-ya abua, na abuba nke di n'elu ha, na utaku-ukwu aka-nri-ya; n'ihi na ebulu nke nmeju-aka ka ọ bu:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 29

Echiche Ọpupu 29:22 na onodu