Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọpupu 29:21 Bible Nso (IGBOB)

I gēwere kwa ufọdu nime ọbara nke di n'elu ebe-ichu-àjà, na ufọdu nime manu nke otite-manu ahu, fesa n'aru Eron, na n'elu uwe-ya, na n'aru umu-ya ndikom, na n'elu uwe umu-ya ndikom tiyere ya: ọ gādi kwa nsọ, ya onwe-ya, na uwe-ya, na umu-ya ndikom, na uwe umu-ya ndikom tiyere ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 29

Echiche Ọpupu 29:21 na onodu