Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọpupu 29:20 Bible Nso (IGBOB)

I gēb͕u kwa ebulu ahu, were ufọdu nime ọbara-ya, tiye n'ọnu-ọnu nti aka-nri Eron, na n'ọnu-ọnu nti aka-nri umu-ya ndikom, na n'isi-aka nke aka-nri-ha, na n'isi-ukwu nke ukwu aka-nri ha, wusa kwa ọbara-ya n'ebe-ichu-àjà ahu buruburu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 29

Echiche Ọpupu 29:20 na onodu