Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọpupu 26:10 Bible Nso (IGBOB)

I gēme kwa ọgu anya-nko abua na iri n'elu ọnu-ọnu nke otù ákwà-nkwuba ahu dipuru adipu nime njikọta ahu, me kwa ọgu anya-nko abua na iri n'elu ọnu-ọnu nke ákwà-nkwuba nke dipuru adipu nime njikọta nke abua.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 26

Echiche Ọpupu 26:10 na onodu