Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọpupu 15:17 Bible Nso (IGBOB)

I gēme ka ha bata, I gāku kwa ha n'ugwu nke ihe-nketa-Gi,Bú ọnọdu guzosiri ike I meworo, ka ọ we buru ebe I gēbi, Jehova,Ebe di nsọ, Onye-nwe-ayi, nke aka-Gi abua meworo ka o guzosi ike.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 15

Echiche Ọpupu 15:17 na onodu