Oké ujọ na oké egwù nādakwasi ha;N'idi-uku nke ogwe-aka-Gi ha nọ jū dika nkume;Rue mb͕e ndi-Gi gāgabiga, Jehova,Rue mb͕e ndi nke I nwetara gāgabiga.