Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọnu-Ọgugu 6:21 Bible Nso (IGBOB)

Nka bu iwu onye-Nazirait onye nēkwe nkwa, na nke onyinye-ya iji biarue Jehova nso bayere nkewaputa-ya, nāgughi ihe aka-ya gēru: dika nkwa-ya si di, nke ọ nekwe, otú a ka ọ gēme n'iwu nkewaputa-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 6

Echiche Ọnu-Ọgugu 6:21 na onodu