Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọnu-Ọgugu 6:20 Bible Nso (IGBOB)

onye-nchu-àjà gēfé kwa ha ibu àjà-ofufé n'iru Jehova; ihe nsọ ka ọ buru onye-nchu-àjà, tiyere okpukpu-obi nke àjà-ofufé, tiye-kwa-ra utaku-ukwu nke àjà-nbuli: emesia onye-Nazirait ahu gāṅu manya-vine.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 6

Echiche Ọnu-Ọgugu 6:20 na onodu