Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọnu-Ọgugu 30:11 Bible Nso (IGBOB)

di-ya we nu ya, ma ọ b͕ara ya nkiti, ọ sighi kwa ya, É-è; nkwa-ya nile gēguzosi kwa ike, isọ-nsọ ọ bula nke o ji ke nkpuru-obi-ya ab͕u gēguzosi kwa ike.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 30

Echiche Ọnu-Ọgugu 30:11 na onodu