Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọnu-Ọgugu 27:7 Bible Nso (IGBOB)

Ọ bu ihe ziri ezi ka umu-ndinyom Zelọfehad nēkwu: i ghaghi inye ha ihe-onwunwe nke ihe-nketa n'etiti umu-nne nna-ha ndikom; i gēme kwa ka ihe-nketa nna-ha gabiga rue ha aka.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 27

Echiche Ọnu-Ọgugu 27:7 na onodu