Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọnu-Ọgugu 24:9 Bible Nso (IGBOB)

Ọ makpuru, o dinara dika ọdum,Na dika nne-ọdum; ònye gēme ka o bilie?Onye ọ bula nke nāgọzi gi bu onye agọziri agọzi,Onye ọ bula nke nābu gi ọnu bu kwa onye anābu ọnu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 24

Echiche Ọnu-Ọgugu 24:9 na onodu