Ma ub͕ọ ufọdu gēsi n'akuku Kitim bia,Ha gēweda kwa Asiria n'ala, weda kwa Iba n'ala,Ọzọ kwa, ya onwe-ya gābiaru ila-n'iyì.