Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọnu-Ọgugu 24:16 Bible Nso (IGBOB)

Ihe nke si n'ọnu-ya puta, bú onye nānu okwu-ọnu nile nke Chineke,Onye nāma kwa ihe-ọmuma nke Onye kachasi ihe nile elu,Ọhù nke Onye ahu Nke puru ime ihe nile ka ọ nāhu,Mb͕e ọ nāda, ma anya-ya abua saghere asaghe:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 24

Echiche Ọnu-Ọgugu 24:16 na onodu