O legideghi ajọ ihe anya nime Jekob,Ọ hughi kwa nmeb͕u n'Israel:Jehova, bú Chineke-ya, nọyere ya,Iti-nkpu nke eze di kwa n'etiti ha.