Chineke abughi madu, nke O gēkwu okwu-ugha;Ọ bughi kwa nwa madu, nke Ọ gēlogha:Ọ̀ bu na Ya onwe-ya asiwo na Ọ gēme ihe, ma O meghi ya?Ma-ọbu Ò kwuwo okwu, ma O meghi ya ka o guzosie ike?