Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọnu-Ọgugu 20:1-2 Bible Nso (IGBOB)

1. Umu Israel, bú nzukọ ahu nile, we ba n'ọzara Zin n'ọnwa mbu: ndi Israel we nọdu na Kedesh; Miriam we nwua n'ebe ahu, ewe lìe ya n'ebe ahu.

2. Ma ọ dighi miri nzukọ ahu nwere: ha we kpọkọta onwe-ha megide Moses, megide kwa Eron.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 20