Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọnu-Ọgugu 20:1 Bible Nso (IGBOB)

Umu Israel, bú nzukọ ahu nile, we ba n'ọzara Zin n'ọnwa mbu: ndi Israel we nọdu na Kedesh; Miriam we nwua n'ebe ahu, ewe lìe ya n'ebe ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 20

Echiche Ọnu-Ọgugu 20:1 na onodu