Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọnu-Ọgugu 19:20 Bible Nso (IGBOB)

Ma nwoke nke ruru árú, ma ọ dighi-ewepu nmehie-ya, agēbipu kwa nkpuru-obi ahu n'etiti nkpọkọta Israel, n'ihi na ọ bu nsọ Jehova ka ọ meruworo: awusaghi ya miri nke idi-na-nsọ ahu, onye ruru árú ka o bu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 19

Echiche Ọnu-Ọgugu 19:20 na onodu