Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọnu-Ọgugu 15:25 Bible Nso (IGBOB)

Onye-nchu-àjà gēkpuchi-kwa-ra nzukọ nile nke umu Israel nmehie-ha, agāb͕aghara kwa ha; n'ihi na amaghi-ama ka ọ bu, ha onwe-ha ewetawo kwa nso onyinye-ha iji biaru nso, bú àjà-ọku ichuru Jehova, na àjà-nmehie-ha n'iru, Jehova, n'ihi amaghi-ama-ha:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 15

Echiche Ọnu-Ọgugu 15:25 na onodu