Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ọnu-Ọgugu 15:24 Bible Nso (IGBOB)

ọ gēru kwa, ma ọ buru na emewo ya n'amaghi-ama, n'ebe anya nzukọ Israel nērughi, na nzukọ ahu nile gēme otù nwa-oke-ehi ka ọ buru àjà-nsure-ọku, ibu ihe ísì utọ anēsurere Jehova, ya na onyinye-inata-iru-ọma-ya, na àjà-Ihe-ọṅuṅu-ya, dika ikpé-ya si di, na otù nkpi iji chu àjà-nmehie.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọnu-Ọgugu 15

Echiche Ọnu-Ọgugu 15:24 na onodu