Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Nehemaia 2:1 Bible Nso (IGBOB)

O rue n'ọnwa Nisan, n'arọ nke-orú nke Ataksakses, bú eze, na manya-vine di n'iru ya, m'we buru manya-vine ahu, nye eze. Ma akaghm-ajọ njọ n'obi n'iru ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nehemaia 2

Echiche Nehemaia 2:1 na onodu