Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi-Ikpe 20:28 Bible Nso (IGBOB)

Finehas, nwa Eleeza, nwa Eron, nēguzo kwa n'iru ya na mb͕e ahu,) si, M'gapu kwa ọzọ ibuso umu Benjamin, bú nwa-nnem, agha, ma-ọbu #m'gāgha? Jehova we si, Rigonu; n'ihi na echi ka M'gēnye ya n'aka-gi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 20

Echiche Ndi-Ikpe 20:28 na onodu