Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi-Ikpe 20:2 Bible Nso (IGBOB)

Ndi-isi ndi Israel nile, bú ebo nile nke Israel, we guzo onwe-ha nime nkpọkọta ndi Chineke, orú nnù ọgu uzọ abua na orú nnù uzọ iri, bú ndi ji ukwu eje, ndi nāmiputa mma-agha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 20

Echiche Ndi-Ikpe 20:2 na onodu