Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi-Ikpe 2:1 Bible Nso (IGBOB)

Onye-ozi Jehova we si na Gilgal rigorue Bokim. Ọ we si, Emerem unu ka unu si n'Ijipt rigota, M'we me ka unu bata n'ala nke M'ṅuru nna-unu-hà iyi inye ha; M'we si, M'gaghi-emebi ọb͕ub͕a-ndum rue mb͕e ebighi-ebi, bú nke Mu ńa unu b͕ara;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 2

Echiche Ndi-Ikpe 2:1 na onodu