Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi-Ikpe 19:25 Bible Nso (IGBOB)

Ma ndikom ahu ekweghi ige nti ya: nwoke ahu we jide iko-ya nwayi, me ka ọ putara ha n'èzí; ha we mara aru-ya, sob͕ugide ya abali ahu nile rue ututu: ha we zilaga ya na chi-ọbubọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 19

Echiche Ndi-Ikpe 19:25 na onodu