Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi-Ikpe 12:1 Bible Nso (IGBOB)

Ndikom Efraim we kpọkọta onwe-ha, gabiga akuku Ugwu; ha we si Jefta, Gini mere i gabigara ibuso umu Amon agha, ma ayi ka i nākpọghi isoro gi je? ayi gēsure ulo-gi n'isi gi n'ọku.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 12

Echiche Ndi-Ikpe 12:1 na onodu