Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi-Ikpe 11:39-40 Bible Nso (IGBOB)

39. O rue, n'ọgwugwu ọnwa abua, na ọ laghachikuru nna-ya, o me ya nkwa-ya nke o kwere: nwata ahu amaghi kwa nwoke. O we buru ukpuru n'Israel,

40. na umu-ndinyom Israel nēje kwa-arọ ikọ akukọ nwa-nwayi Jefta onye Gilead ubọchi anọ n'arọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 11