Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi-Ikpe 1:7 Bible Nso (IGBOB)

Adoni-bezek we si, Ọgu eze atọ na iri, ndi ebipuru isi-aka-ha na isi-ukwu-ha, nāchikọta ihe n'okpuru table nkem: dika m'meworo, otú a ka Chineke kwughachiworom. Ha we me ka ọ ba na Jerusalem, ọ nwua n'ebe ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 1

Echiche Ndi-Ikpe 1:7 na onodu