Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi-Ikpe 1:16 Bible Nso (IGBOB)

Umu onye-Kinait, bú nna nwunye Moses, we si n'obodo nkwu soro umu Juda rigo n'ọzara Juda, nke di na Ndida nke Arad, ha we je biri n'etiti ndi ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 1

Echiche Ndi-Ikpe 1:16 na onodu