Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi-Ikpe 1:14 Bible Nso (IGBOB)

O rue, mb͕e Aksa biara, na ọ kpaliri di-ya iriọ ubi n'aka nna-ya: Aksa we si n'inyinya-ibu-ya rida; Keleb we si ya, Gini ka i nāchọ?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 1

Echiche Ndi-Ikpe 1:14 na onodu