Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Levitikọs 4:7 Bible Nso (IGBOB)

Onye-nchu-àjà gēwere kwa ufọdu nime ọbara ahu tiye n'elu mpi nile nke ebe-ichu-àjà nke ihe-nsure-ọku nēsì ísì utọ eji uda utọ di iche iche me n'iru Jehova, nke di nime ulo-ikwū nzute; ọ bu kwa ọbara nile nke oke-ehi ahu ka ọ gāwusi na ntọ-ala ebe-ichu-àjà nke àjà-nsure-ọku, nke di n'ọnu-uzọ nke ulo-ikwū nzute.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 4

Echiche Levitikọs 4:7 na onodu